FIZIKSI

You might also like

Download as docx, pdf, or txt
Download as docx, pdf, or txt
You are on page 1of 17

OKWU NA AHỊRỊOKWU DỊ ICHEICHE DỊ N’AKWUKWỌ A,

NA NTỤGHARỊ HA NA BEKEE

ISI NKE MBU


Fiziksi – Physics
Sayensi – Science
Ụkpụrụ - Principle
Iwu dị icheiche – Laws
Ọdịdị - Structure
Mekaniiki – Mechanics
Ikike/eneji – Energy
Ike/ike ọdịdọ/fọọsụ - Force
Ikike ndọtu/graviti/graviteshịọnụ - Gravity/gravitational force/gravitation
Iwu ikike ndọtu/graviti – Laws of gravity/gravitational law
Mbaraigwe – Universe
Latriki/ọkụ latriki/eletriki/elektrisiti – Electric/electricity
Atụtụ fiidi – Field theory
Ike ndọta – Magnetic Force
Ihe ọmụmụ fiziksi – Study of Physics
Fiziksi nke Njinia – Engineering Physics
Fiziksi Akụrụngwa – Material Physics
Fiziksi nke ahụ ike – Medical Physics
Fiziksi nke kemikaalụ - Chemical Physics
Fiziksi nke nziriteozi – Communication Physics
Fiziksi nke lesa – Laser Physics
Fiziksi nke ọmụmụ mbaraụwa – Geophysics
Fiziksi nke mwube – Accelerator Physics
Fiziksi nke ụda – Acoustic Physics
Fiziksi nke gburugburu – Agro Physics
Fiziksi nke ọmụmụahụ - Biophysics
Fiziksi mmepụtaakụ - Econo-physics
Igba ihe ọku – Soldering
Nkanụzụ - Technology
Mgbasaozi – Broadcasting
Teknụzụ redio na ihe onyoonyo Tiivi – Radio and Television Technology
Nnyocha ka ihe ha/nnyocha ókè ihe – Quantity survey
Njinia nrụpụta akụrụngwaa – System Engineering
Kọmputa nsiarụọrụ - Computer programming
Nrụpụta ọgwụ na amụmamụ ịrụ ọgwụ - Pharmacy and Pharmacology
Nchọpụta ime ahụ - Radiography
Teknụzụ ụgbọala – Automobile Technology
Akụrụngwa mgbasaozi – Tele- Communication
Nchekwa ikuku – Air Traffic Control
Mmepụta igwe – Metallurgy
Ihe ọmụmụ anya – Opthalmology
Mmepụta na Nchekwa na Nkesa Ihe Oriri – Dairy Technology
Atọmụ -Atom
Molekụlụ - Molecule
Akụrụngwa – Instrument, tools, materials, particles
Ihe dị mmirimmiri/likwiidi – Liquid
Gaasị - Gas
Ihe gbasiri ike/sọliidi – Solid
Ụda – Sound
Ụdampụta – Ultrasound
Ụdandakọ - Infrasound
‫ ؞‬/ Ya mere – Therefore
Omepụtaụda/Akọstishịan – Acoustician
Njinịa ụda/akọstiiki nijinia-Acoustic Engineer
Nkanụụzụ ụda– Sound Technology
Mmepụtaakụ/ịkọnọmiisi – Economics
Soda alọyi – Solder Alloy
Tiini – Tin
Liidi – Lead
Elektrọmagnetiiki radieshịọnụ - Electromagnetic radiation
Ikuku redio – Radio waves
Sọftụwee – Software
Ndị famasi – Pharmacists
Eksị-ree – X-ray
Ogwọọrịanya – Opthalmologist

ISI NKE ABUO


Isisekpụntị/fọndamentaalụ - Fundamental
Nkeji/Yuniti – Unit
Oge/Taịmụ - Time
Mita – Meter
Ọnụọgụgụ nsitere/diraiveteedị kwọntiti – Derivated quantity
Nsitere nkeji/yuniti – Derivated unit
Tịnkọmtinkọm/sekọndụ – Second
Ogologo/leentị - Length
Kilograamụ - Kilogram
Keevin – Kelvin
Ogoọsọ/velọsiti – Velocity
Temperechọ - Temperature
Ampe – Ampere
Weba – Weber
Kandela – Candela
Mita kiubu – Meter cube
Ahịrịndọta magnetiiki – Magnetic flux
Ihe ọkụ na-ahụ anya/iheọkụnhụrụanya/luminọọsụ intensiti – Luminous intensity
Mwubeọsọ/aselireshịọnụ - Acceleration
Ihe ọrụrụ/fọmụla – Formula
Ihe nnọchianya/sịmbọl – Symbol
Ebenteaka/Distaansị - Distance
Nnọgharịebe/displesimentị - Displacement
Ọsọ/supiidi – Speed
Ọnụọgụgụ ihe a na-ahụ anya/fịsịkaalụ kwọntiti – Physical quantity
Ebe/eria – Area
Ibu/Vọlumu – Volume
Mwubeọsọ nkeahiri/linịa aselireshịọnụ - Linear acceleration
Ike ọdidọ/fọọsụ - Force
Ogonnabata/densiti-Density
Mgbe/momenti – Moment
Ike/pawa – Power
Ike nsinihe/preshọ - Pressure
Ikike/eneji – Energy
Ihe ọtụtụ - Measurement/measure
Kilograamụ - Kilogram
Intanashịọnalụ sistemu – International system
Ọdịdị/sheepu – Structure, shape
Ụdị dị icheiche/variebụl – Variables
Rekịtangụlụ - Rectangle
Kubọịdị - Cuboid
Ịdị elu/haịtị - Height
Uhie/wiiti – Width
Sịlịnda – Cylinder
Prizim – Prism shape
Nsinetiti pụọ nke ihe gbara gburugburu/rediuzu – Radius
Sụfee – Sphere
Piramiidi – Pyramid
Beezi – Base
Eria ọfụ beezi – Area of base
Okoso gburugburu/raịtị sekụla koonu – Right circular cone
Piramiidi mgbaranọ/rekịtangụla piramiidi – Rectangular Pyramid
Elipụsọịdị - Ellipsoid
Tetrahidrọn – Tetrahedron
Mpaghara/dimenshịọnụ - Dimension
Ọnụọgụgụ nhụrụanya/fịsịkaalụ kwọntiti – Physical Quantity
Lentị ọfụ eejị – Length of edge
Kapasịtansị - Capacitance
Nrụchaọrụ/ọrụ a ruchara/wọọkụ don
Kapasitọ - Capacitor
Nkwụnyeọkụ/chaaji – Charge
Latriki ọdịnihu/potenshịa elektrisiti – Potential electricity
Haịdrodaịnamiiki – Hydrodynamics
Arụmarụ - Worked examples

ISI NKE ATỌ


Nnọgharịebe/displesimenti – Displacement
Vekịtọ - Vector
Ebe ihe dị/ebe ihe nọ/pozishịọnụ - Position
Ihe nrụaka/aro – Arrow
Ebe mbido/mmalite/orijin – Origin
Nkwe/pozitiivu – Positive
Njụ/negetiivu – Negative
Mbido/mmalite ebe ihe dị - Initial position
Nchereihu/daịrekshịọnụ - Direction
Ngụcha ebe ihe dị/nọ - Final position
Ihe/ọbjekịtị - Object
Mgbanwe nnọgharịebe – Change of displacement
Mwubeọsọ nnọgidesiike/kọnstantị aselireshịọnụ - Constant acceleration
Ogo ihe ruru – Magịnịtuudu
Rọọdu –Rod
Atụtụ paịtagoras – Pythagoras theorem
Trayangụlụ - Triangle
Vekitọ kwọntiti – Vector quantity
Skela kwọntiti – Scalar quantity
Isi ihe ọtụtụ/meen skeelụ - Main scale
Mita-rula – Meter ruler
Teepu – Tape
Stii teepu – Steel tape
Ụlọnnyọcha/labọretịrị - Laboratory
Igwe onyocha/teleskoopu – Telescope
Mkpọdo – Slope
Y-azịski – Y-axis
X-azịski – X-axis
Eserese – Drawing
Eserese/graafụ - Graph
Mkpọdo efu – Zero graph
Mkpọdo pozitiivu – Positive slope

ISI NKE ANỌ


Mgbịrịgba elekere/pendulọm – Pendulum
Graamụ - Gram
Elekere latriiki/elektiiki klọọku – Electric clock
Niutọn – Newton
Elekere mmiri/wọta klọọkụ - Water clock
Sentimita – Centimeter
Elekere aja/sandị klọọkụ - Sandy clock
Pola aziski – Polar axis
Elekere aka/stọọpụ wọọchi klọọkụ - Stopwatch clock
Awa – Hour
Elekere teepu/tika teepu taịma – Ticker tape timer
Dọọtụ - Dots
Karama awa – Hour glass
Sụprịngị balansị - Spring balance
Ihe omume mmegharị/Ripitiivu iventị - Repetitive event
Arọ/weeti – Weight
Biimu balansị - Beam balance
Paanị balansị - Pan balance
Eletrọniksi balansị-Electronics balance
Liva balansị - Lever balance

ISI NKE ISE


Mmeghari/moshịọnụ - Motion
Ịneshịa – Inertia
Mmegharị nkwụnahịrị - Translational rectilinear motion
Aka faanị - Blades
Mmegharị myiri – Relative motion
Osisiọkụ latriki/elektriki poolu – Electric pole
Mmegharị gburugburu - Rotational motion
Faanị - Fan
Ụkwụigwe/wiilu – Wheel
Njini – Engine
Mmegharị mmereonwe – Random motion
Mbaraigwe/planeetị - Planet, universe
Mmegharị ọmajijiji – Oscillatory/vibratory moton
Elektostatiiki fọọsụ - Electrostaic force
Ahịrịọkụ/kọndọkụtọ - Conductor
Mmekọ ikike ọdịdọ/kọntaktị fọọsụ - Contact force
Ikike ọdịdọ enwemmekọ (non kọtaktị fọọsụ) – Non-contact force
Njemọkụ/kọrentị - Current
Ikike ndọta/magnetiiki fọọsụ - Magnetic force
Mbido ogoọsọ - Initial velocity
Ngwucha ogoọsọ - Final velocity
Nchikọ/frịkshịọnụ - Friction
Mweda nchịkọ - Reduce in friction
Belụtụ - Belt
Meshịnị/igweọrụ - Machine
Ubube – Ladder
Sprọketi – Sprocket
Bịerịn – Bearing
Mgbagharị bịerịn/bọọlụ bịerịn – Ball bearing
Shafụtụ - Shaft
Akzụlụ - Axle
Daịnamọ - Dynamo
Ntecha/pọlishin – Polishing
Nchikọ kaịnetiiki – Kinetic Friction
Aakị - Arc
Velọsiti akụkụ/angụla velọsiti – Angular velocity
Ikike ọdịdọ mgbagharị okirikiri – Centripetal force
Tuubu – Tube

ISI NKE ISII


Ebe nchereihu/daịrekịshịọnụ - Direction
Ọdọmita – Odometer
Ngakọrịta ọsọ/yuniọm spiidi – Uniform speed
Spidomita – Speedometer
Ọsọ nkịtị/avụreji supiidi – Average speed
Ngakọ ozugbo ọsọ/ịnstantennọọsụ supiidi-Instantenous speed
Nganiche ọsọ/varịebụl spiidi – Variable speed
Oge niile/totaalụ displesimenti – Total displacement
Oge ihe weere/taịmụ ịntava – Time interval
Ngakọrịta ogoọsọ - Uniform velocity
Ogoọsọ nkịtị – Average velocity
Nganihu ogoọsọ - Variable velocity
Mweda mwubeọsọ - Retardation
Ngakọ ozugbo ogoọsọ - Instantaneous velocity
Graafụ ebenteaka oge – Distance time graph
Graafụ nnọgharịebe oge – Displacement time graph
Graafụ oge ogoọsọ - Velocity time graph

ISI NKE ASAA


Mmegharị nkeahịrị - Rectilinear motion
Mmegharị ozuzu – General motion
Ngakọrịta mmegharị nkeahịrị - Uniform linear motion
Gịa – Gear
Nganiche mmegharị nkeahịrị - Non-uniform linear motion
Transịleetịrị moshịọnụ - Translatory motion
Jijiji/jeekị – Jerk
Mmegharị mgbagọ – Curvilinear motion
Ịwụli elu – Bounce

ISI NKE ASATỌ


Ogonruru/magịnịtuudu – Magnitude
Ọjịbra – Algebra
Iwu nke paralelograamụ - Law of parallelogram
Mgbaze – Dissolve
Iwu poligọn – Law of polygon
Mmejupụta/kọmponentị - Component
Sịnị na kosaịnị - Sine and Cosine
Ebe mgbakuta ihu/ajaseenti – Adjacent
Ọdịdanyanwụ na mgbagougwu – West of the north
Isi aro – Arrowhead
Frii bọdị dayagraamụ - Free body diagram
Aro vekịtọ - Vector arrow
Mpụtara vekịtọ/rizọtantị vekitọ - Resultant vector
Ahịrịuhie – Horizontal
Ahịrịogologo – Vertical

ISI NKE ITEOLU


Efu – Zero
Juulu – Joules
Kilokaloriisi – Kilocalories
Ikike okpomọkụ - Heat energy
Ikike ụda – Sound energy
Ikike ihe – Light energy
Efere ọkụ/laịtị bọọbụ - Light energy
Ikike mgbasa – Nuclear energy
Ụmị/nukluusu – Nucleus
Ikike kaịnetiiki – Kinetic energy
Ikike ndọta – Magnetic energy
Ikike ezumike – Rest energy
Ikike ọdịnihu mgbatị - Elastic potential energy
Elektrọniiki – Electronics
Ikike elektriiki – Electrical energy
Ikike kemịkaalụ - Chemical energy
Ikike ọdịnihu ndọtu – Gravitational potential energy
Ikikesinari/kabọhaịdreetị - Carbohydrates
Ugbọala elektriiki – Electric car
Ikike mbufe/mnwogharị - Energy transformtion
Ikike ikuku – Windmill
Ikike mekanịkaalụ - Mechanical
Ụgbọ oloko – Train
Ikike nkeahịrị ogologo – Vertical energy
Nnwogha – Collision
Ikike nkeahịrị uhie – Horizontal energy
Waatị - Watts
Megawaatị - Megawatts
Họọsụ-pawa – Horse-power
Kilowaatị - Kilowatts
Gigawaatị - Gigawatts
Ike – Power
Waatimita – Wattmeter

ISI NKE IRI


Ikike okpomọkụ - Heat energy
Igwentụoyi – Air conditioner
Okpọmokụ ha nhatanha – Thermal equilibrium
Temodaịnamiiski – Thermodynamics
Radieshịọnụ - Radiation
Klọshịọsụ - Clausius
Kọnvekshịọnụ kọrentị - Conversion current
Elektromagnetiiki spekịturum – Electromagnetic specturum
Temperechọ - Temperature
Temomita – Thermometer
Ihe ọtụtụ sentigreedi – Centigrade scale
Ihe ọtụtụ Ranke – Ranke scale
Ihe ọtụtụ farenhaịtị - Fahrenheit scale
Ihe owuwu – Construction
Mmetụta – Sensitivity
Temometriiki sọbstansị - Thermometric substance
Ịnkị - Ink
Humiditi – Humidity
Sesịọọsụ - Celsius
Mmụba – Expansion
Mwụpụ - Vaponization
Mgbaze – Melting
Mgbaze ebe – Melting point
Aịzị - Ice
Ebe nsinọkụ - Boiling point
Uru okpomọkụ - Gain of heat
Temostaatị - Thermostat
Baịmetaliiki striipu – Biometric strip
Sachọreshịọnụ - Saturation
Mgbatị - Expansion/expansivity
Efere igwe – Steel plate
Ụzọ ụgbọ oloko – Railway track
Ntu igwe – Rivelt
Kọpa – Copper
Braazị - Brass
Mgbatị nke ihe dị mmirimmiri – Liquid expansion
Kubiiti – Cubit
Mgbatị kubiiti – Cubit expansion
Temo flaskị - Thermoflask
Mpaghara mgbatị kubiiti – Apparent cubic expansivity
Temperechọ nkuli – Rise in temperature
Bọọlụ na rịngị - Ball and ring

ISI NKE IRI NA OTU


NKwụnyeọkụ laktriiki/elektriiki – Electric charges
Elektrọn – Electron
Elektrọmagnetiiki fiidi – Electromagnetic field
Nkwụnyeọkụ/chaajị - Charges
Protọn – Proton
Ntọala – Foundation
Elektriiki fiidi – Electric field
Kọndọkụtọ - Conductors
Ịndọkụteedị wiiti e chaajị - Inducted with a charge
Rọba – Rubber
Goodu-liifu elektroskoopu – Gold-leaf electroscope
Glaasị rọọdụ - Glass rod
Politin striipu – Polythene strip
Electrọforọs – Electrophorus
Metaalụ disk/efere igwe – Metal disk
Ịnsụletọ - Insulator
Ịnsụletọ ọgbanetiti – Neutral insulator
Plastiiki – Plastic
Elektrostatiiki ịndọkụshịọnụ - Electrostatic induction
Ebonaịtị - Ebonite

ISI NKE IRI NA ABỤỌ


Ahịrị nke ikike ọdịdọ - Line of force
Elektriiki flọksụ - Electric flux
Elektriiki fọọsụ - Electric force
Nhatanha – Equal

ISI NKE IRI NA ATỌ


Ikike ndọtu – Gravitational force
Ikike ndọta – Force of attraction
Barịsenta-Barycenter
Galazi – Galaxy
Ọnwa – Moon
Fọmụla arụmarụ - Equation
Graviteshịọnụ ozurumba – Universal gravitation
Sịmbọ - Symbol
Mmekọrịta ihe na-agakọ - Proportional to
Jupita – Jupiter
Enweghị mmekọ ngakọ - Inversely proportional
Mas – Mars
Neptunu – Neptune
Uranuusu – Uranus
Satunu – Saturn
Mekuri – Mercury
Venuusu – Venus
S.I yuniti – S.I unit
Daịmenshịọnụ fọmụla/fọmụla mpaghara – Dimensional formula

ISI NKE IRI NA ANỌ


Ahịrị ikike ọdịdọ - Lines of force
Elektriiki sekuutu – Electric circuit
Ndịiche ọdịnihu – Potential difference
Votmita-Voltmeter
Votu – Volts
Batịrị - Battery
Ngwamgbochi/rezistọ - Resistor
Avọmita – Avometer
Sekuutu mmeghe/opun sekuutu – Open circuit
Ọlaedo krista – Crystal gold
Sekuutu mmechi (kloosu sekuutu) – Closed circuit
Voteeji – Voltage
Omiiki kọndọkụtọ - Ohmic conductors
Temostaatị - Thermostat
Nọn-omiiki kọndọkụtọ - Non-ohmic conductors
Seelụ - Cell
Ngwamgbochi ndabe voteeji – Voltage dependent resistors

ISI NKE IRI NA ISE


Mata – Matter
Onye nchemiechjiche – Philosopher
Ikukunkumi – Oxygen
Ikukunkupụ - Carbondioxide
Naịtrojin – Nitrogen
Friiji – Fridge
Mmegharị Brown – Brownian motion
Mgbagọ mgbagọ - Zigzag
Nuklọs – Nucleus
Molekụlụ - Molecule
Ndọta molekụlụ - Molecular motion
Briiki – Brick
Lita – Liter
Ikike ọdịdọ mmanye – Cohesive force
Ikike ọdịdọ nsokwu – Adhesive force
Ndọta molekụlụ-Molecular attraction
Ndịnimemolekụlụ -Intermolecular
Kristaalụ latiisi – Crystal lattice
Amọfọọsụ na kristalịnị - Amorphus and crystalline

ISI NKE IRI NA ISII


Sọfesi tenshịọnụ - Surface tension
Takọm pawụda – Talcum powder
Fluudu na-ezu ike – Fluid at rest
Fluudu na-emegharị - Fluid at motion
Sọfesi temishịọnụ na kapịlariti - Surface tension and capillarity
Molekụlụ nke ihu – Surface molecule
Viskọsiti – Velocity
Mbịakọta nke angulu – Contant angle
Kandụlụ – Candle
Mbelata sọfesi tenshịọnụ - Reduction of surface tension
Griizi – Grease
Mmanụ ọkụ - Kerosene
Velọsiti gradịenti – Velocity of gradient
Akwụkwọ nkechi/wọtapruuvu – Waterproof
Kaịkaị/etanọọlụ – Ethanol
Nchikọ ndịnime – Internal fraction
Esontagide – Glue
Ọgwụ mmirimmiri – Syrup

ISI NKE IRI NA ASAA


Ihe ọtụtụ - Measurement
Kubik milimita – Cubic millimeters
Kubik sentimita – Cubic cenimeters
Desimita – Decimeters
Ihe dị arọ - Mass
Miligraamụ – Milligrams
Sentịgraamụ - Centigrams
Dikagraamụ - Decagrams
Hektograamụ - Hectograms
Megagraamụ – Megagrams
Kilograamụ - Kilograms
Desimita – Decimeter
Milimita – Millimers
Sentimita – Centimter
Dekamita – Decameters
Hektomita – Hectometers
Kilomita – Kilomiter
Skwee milimita – Square millimeter
Skwee sentimita – Square centimeter
Skwee desimita – Square decimeter
Skwee mita – Square meter
Skwee dekamita – Square decameter
Skwee hektomita – Square hectometer
Arọ/weeti – Weight

You might also like