Download as pptx, pdf, or txt
Download as pptx, pdf, or txt
You are on page 1of 132

Chrisland

ONLINE
Digital Class Keep Safe . Keep Healthy.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
TABLE OF CONTENT 3RD TERM

WEEK 2: Mkpọolu na ụbara, b. Edemede maka Nne


m.
WEEK 1 : ELekere

WEEK 3: Ịkpọpụtasị eserese sitere n’Igbo for WEEK 4: Ntụgharị, b. Itinye akara ụdaolu n’okwu ndị
Learners pgs 2-5. B Nkọwa Edemede Leta nwere ụdaelu

WEEK 5:Ịkọwali ụfodu eserese sitere n’Igbo for WEEK 6: Imeju ahịrịokwu mfe. B. Iji Nnọchiaha ajụ
Learners BK 2 pgs 9-14. ma na-aza ajụjụ.
. .

WEEK 8: Ịkọpụtasi ihe ndị a na-ahụ n’usekwu, b.


WEEK 7: Mid Term Break
njụajụjụ.

WEEK 9: Mmegharị WEEK 10: Ule

WEEK 11: WEEK 12:

WEEK 13:

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


TOPIC :
WEEK I: ELEKERE NA ỊGỤ Picture here

OGE
Topi Educator

c
….1gbo
SUBJEC
Yr 8
CLAS
Week 1 Term 3, 2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


GỊNỊ BỤ ỊGỤ OGE?
Ịgu oge bụ usoro ndị mmadụ ji agwa ibe ha mgbe ha chọrọ ime ihe.
ỤDỊ OGE
Ndị Igbo nwere uzo abuo ha si ama oge. Ha bụ:
i. Oge ochie.
ii. Ịgụ oge ugbu a.

OGE OCHIE
1. Akwa oke ọkụkọ.
2. Anyanwụ
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
3. Onyonyo
4. Ọnwa

ỊGỤ OGE NKE UGBU A


Nke a bụ ụzọ ndi ugbu a na- eji agụpụta oge. Ihe ha na-eji
agụkarị ya bụ elekere.
ỊGỤ OGE ELEKERE

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
IHU ELEKERE

Aka Nkeji

Aka Awa

Aka Ntabianya

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


ỊGỤ OGE ELEKERE
AHA IHE DỊ N’IHU ELEKERE
Aka ogologo — Long hand
Aka mkpụmkpụ / Awa — Hour hand
Aka nkeji --- Minute
Aka ntabianya --- Second hand
Ọkara --- Half past
Ọ fọdụrụ --- To
Gafee / agaala --- Past

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


A. M : Ka eji amata ọnọdụ ụbọchị dịka:
a. Ndeeri ---- Mid night
b. Ụzọ ụtụtụ---- ln the morning.
P. M : Ka eji amata oge
a. Ehihie ----- Afternoon
b. Mgbede ----- Evening
ch. Abalị ----- Night

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


OGE BEKEE IHE NA-AKỤ N’IGBO

5 a. m Elekere ise nke ụtụtụ.

11 a.m Elekere iri na otu nke ụtụtụ.

1 p. m Elekere mbụ nke ehihie.

12 p.m Elekere iri na abụọ nke ehihie.

6.30 p. m O jirila ọkara gafee elekere isii nke mgbede.

8 . 40 a.m Ọ fọdụrụ nkeji iri abụọ ka elekere itoolu nke ụtụtụ kụọ.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Class Works/Questions
Q1. Q2. Q3. Kpọpụta ihe atọ ndị ochie na-
eji agụ oge nke ha
Gịnị bụ ịgụ oge? Kpọpụta ụzọ abụa ndị Igbo na-
esi agụpụta oge nke ha.

Ha bụ : 1. Akwa ọkụkọ
• Igụ oge bụ usoro ndị mmadụ ji 1. oge ochie 2. anyanwụ
agwa ibe ha mgbe ha chọrọ ime
ihe. 2. Oge ugbua 3. Oge ndi ahịa na-eji apụ ahịa.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
1. Depụta elekere ndị a n’Igbo.
i. 7 am ----------
ii. 11 am-----------
iii. 2 pm ----------
iv. 5 pm-----------
v. 6 pm ----------

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Chrisland
ONLINE
Digital Class
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
WEEK 2: MKPỌOLU NA ỤBARA Picture here
(SINGULAR AND PLURAL)
Educator
Topi
c
IGBO
SUBJEC
8
CLAS
Week 2 Term 3, 2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


CHAAT! MKPỌOLU NA ỤBARA
NNỌCHIAHA KEMKPỌOLU KEỤBARA

ONYE MBỤ M, MỤ ( I ) ANYỊ (WE )

ONYE ABỤỌ I , ị, GI, (YOU ) UNU (THEM )

ONYE ATỌ O, Ọ, YA, , (HE/SHE) HA (THEY )

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


NNỌCHIAHA (PRONOUN)
MKPỌOLU NA ỤBARA

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


CHAATỊ MKPỌOLU NA ỤBARA
(ỌMỤMAATỤ AHỊRỊOKWU)

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IHE NGOSI ỊKỌWA NNỌCHIAHA PESỊN NA BEKEE

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IJI MKPỌOLU NA ỤBARA MEBE AHỊRỊOKWU
M : Enwere m oche.
Gị : Oche gị mara mma.
I : I buru ibu.
Ya : Akpa ya na-acha edo edo.
Ọ : Ọ bụ onye Igbo.
Ha : Ha bụ ụmụakwụkwọ.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


MKPỌOLU NA ỤBARA
MKPỌOLU ỤBARA
Nwa Ụmụ
Onye Ndi
Otu Ọtụtụ
Nke a Ndi a
Nwa akwụkwọ Ụmụ akwụkwo
Onyenkuzi Ndi nkuzi
Otu ụgbọala Ọtụtụ ụgbọala
Onye ara Ndi ara
Nwa mmadụ Ụmụ / Ndi / ọtụtụ mmadụ .
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
MKPỌOLU ỤBARA

Nke : Nke a bụ nke m Ndị a bụ nke m.

Onye nkuzi bịa. Ndi nkuzi bịa


Otu akpa ka o nwere. Ọtụtụ akpa ka o nwere..

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Topic : MKPỌOLU NA ỤBARA
• Point I. MKPỌOLU POINT 2. ỤBARA Point 3


• Ha di iteolu. (they are NWA / CHILD
nine in number;
CH GB GH GW
KP KW NW NY
Point 4 SH Point 5 Point 6

• MYIRIUDAUME • M/N bu myiriudaume


ỤMỤ / CHILDREN
Igbo.
IGBO (semi
• (m/n are the semi
vowels) vowels)

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Nnwale
Were mkpọolu na ụbara ndị a mebe ahịrịokwu

i Ndị
ii Nwatakịrị
iii Onye amụma
iv Gị
v Ya

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Class Works/Questions
Q1. Q2. Depụta ụbara okwu ndị ahụ. Q3. Jiri okwu ndị a mee
ahịrịokwu:
Depụta okwu bụ mkpoolu atọ.
Ndị, Nwatakịrị, Anyị ,Gị.

A1. A2. A3.


Nwa ụmụ Ndị: Ndị a bu nke m.
Otu Otụtụ Nwatakịrị: Nwatakịrị a dị njọ.
Gị Unu Anyị: Anyị bi n’Aba.
Mu/ M Anyị Gị: Ifeoma gwara gị bịa.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


WEEK 2B: EDEMEDE MAKA Picture here

NNE M
Topi Educator

c Week 2b Term 3,
IGBO
SUBJEC
8
CLAS
2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


NNE M

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


NNE M
Aha nne m bụ Oriakụ Nneka Obi. Ọ bụ onye Asaba
tupu nna m alụọ ya. O toro ogologo ma dịkwa oji. Nne
m bụ ọmarịcha nwaanyị.
O nwere imi ogologo ma nwekwaa obi ọcha. Nne m
na-arụ n’ụlọakụ nke ndị bekee na-akpọ “Eco Bank”. Ọ
na-akwụba aka ya ọtọ ma na-adịkwa uchu n’ọrụ ya.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Nne m hụrụ ụmụaka n’anya nke ukwuu. Ọ na-enwe mmasị
na nwatakịrị na-agụsi akwụkwọ ya ike. Nri na-amasị nne m
nke ukwuu bụ ụkwa. Nri ọ kpọrọ asị karịchaa bụ ofe egwusi.
Ahụrụ m nne m n’anya nke ukwu n’ihi na ọ bụ nwaanyị
na-agba mbọ.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IHE OMUME

Depụta ahịrịokwu ise maka nne gị.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Chrisland
ONLINE
Digital Class
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
WEEK 3: IKPỌPỤTASỊ Picture here

ESERESE SITERE N’ IGBO FOR


LEARNERS PG 2-5.
Topi Educator

c
IGBO
SUBJEC
8
CLAS
Week 3 Term 3, 2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


ỊKPỌPỤTASI ESERESE SITERE N’ IGBO FOR LEARNERS PG 2-5.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
IHE OMUME
Q1. Q2. Q3.
Depụta aha eserese ise I hụrụ Depụta mpụtara ha na Bekee. Were atọ n’ime ha a mee
n’Igbo for Learner pg 2-5? ahiriokwu.

Imaatụ :
OKPU : Okpu m mara mma.
• OKPU 1. CAP IKO: Eji m iko aṅụ mmiri .
• IKO 2. CUP ITE: Nne ji ite esi nri.
• ITE 3. POT EFERE: Ha bunyere anyị efere.
• EFERE 4. PLATE OCHE: Oche m dị ọcha.
• OCHE 5. CHAIR

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IHE OMUME ỤLỌ
Depụta okwu ọhụrụ iri (Ten new words) i mụtara nke
sitere n’eserese Igbo for Learners Bk 2 Pg 2-5, ma depụta
mpụtara ya na Bekee.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


WEEK 3B :NKỌWA EDEMEDE Picture here

AKWỤKWỌ OZI / LETA


Topi Educator

c Week 3b Term 3,
IGBO
SUBJEC
8
CLAS
2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


NKỌWA EDEMEDE LETA

Edemede leta bụ mmadụ ide ihe O bU n’uche


n’akwụkwọ zigara onye ọzọ .

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
ỤDỊ LETA
E nwere ụdi leta abụọ n’Igbo. Ha bụ ;
i Leta Nkeonye

ii Leta Anamachọihe/ Anamachooru

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


ADIREESI LETA NKEONYE ( I )
Boys’ Secondary School,
Yaba,
Lagos.
13th May, 2021.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


USORO LETA NKEONYE
Leta nkeonye kwesịrị inwe:
• Adịreesị odee
• Ụbochị e dere leta
• Ekele mbido
• Ahụ leta
• Ekele mmechi
• Aha odee.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


EKELE MBIDO
Nna m,
Ezigbo nna m,
Nne m,
Ezigbo nne m,
Pol,
Nwanne m Jon,
Dee Pita
Daa Okwuchi

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


EKELE MMECHI
Abụ m,
Nwa gị,
Adaeze

Abụ m ,
Enyi gị ,
Uchenna.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


ỌMỤMAATỤ LETA

Boys’ Secondary School,


Yaba,
Lagos.
13th May, 2023.
Ezigbo Nne,
Kedu ka ị mere taa ?
Eji m n’aka na ahụ gbasiri gị ike. Amakwa m na ụmụnne m dị cha mma.
Biko ezinne m, nke a bụ iji chetere gi maka ego I kwere m na nkwa na ị ga na –
ezitere m n’onwa. Ọnwa ise agbaala ụbochị iri na ato ma o nwebeghị ihe m
nụrụ. Ama m na ihe siri ike nke ukwuu ma gbalie mee dịka I kwuru. Ana m enwe
olile anya na ị ga-eme nke a n’oge na-adịghị anya.
Biko kelechaa onye obụla ma nodunụ mma.

Abụ m ,
Nwa gi ,
Uchenna.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


1. ‘’ Essay about my mother’’ pụtara n’asụsụ lgbo
edemede maka -------------.
Ufodu omumaatu edemede ndi ozo bu ndi a:

A Edemede maka nna m.


B Edemede maka onye nkuzi m.
C Edemede maka nne m.
D Edemede maka ụlọakwụkwọ m.
E Edemede maka obodo m.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


2. What type of essay is ‘’Edemede maka’’ nne m ‘’ ?

A Leta
B Descriptive essay
C Argumentative essay.
D Narrative essay
E Speech

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


3. Olee nke bụ ụdi leta e nwere n’ asụsụ lgbo?
A Leta nkuzi B Leta abidii
C Leta nkeonye D Leta ugbua
E Leta mgbagha

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


4. Njirimara leta nkeonye bụ:

A Otu adiresi
B Adiresi abụọ
C Adiresi atọ
D Adiresi anọ
E Adiresi ise

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


5. Họpụta nke bụ nkọwa leta nkeonye ebe a.

A Ọ bụ leta na-akọwa maka mmadụ.


B Ọ bụ leta a na-edere onye mmadu maara nke
ọma.
C Ọ bụ leta eji akọ asị.
D Ọ bụ leta edere ede.
E. Ọ bụ leta iberibe.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Chrisland
ONLINE
Digital Class
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
WEEK4: NTỤGHARỊ Picture here

Topi Educator

c
IGBO
SUBJEC
8
CLAS
Week 4 Term 3, 2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


ỊTỤGHARỊ IHE NDỊ DỊ NA KLASỊ N’IGBO

MFEOYI (FANU) NTụOYI OCHE NA TEBULU

MKPỊSỊODEE NCHICHA AKWỤKWỌ ODIDE

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


NDỌAKARA - Ruler

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


AKWỤKWỌ ODIDE
AKWỤKWỌ ỌGỤGỤ
Exercise Book
Text Book

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
NNWALE
Tụgharịa okwu Igbo ndị a na bekee;
i. igwe
ii. Azụ
iii. Ụgbọala
iv. Ekete
v. Efere

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


WEEK4B: ỤDAOLU IGBO Picture here

Topi Educator

c Week 4b, Term 3,


IGBO
SUBJEC
8
CLAS
2022
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


ỤDAOLU NA AKARA ỤDAOLU
Ụdaolu Igbo bụ ndalite na ndatu dị n’ịsụ asụsụ
lgbo.
ỤDỊ AKARA ỤDAOLU
E nwere akara ụdaolu atọ n’asụsụ Igbo.
1. Akara ụdaelu ( High tone) /
2. Akara ụdaala ( Low tone) \
3. Akara ụdaetiti ( Mid tone) -

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IWU NA-ACHỊ ITINYE ỤDAOLU NA AKARAỤDAOLU

1. Mkpọaha niile nwere otu nkejiokwu na-enwe


udaelu ( All one syllabic nouns have high tone).
Omumaatu: ji, gi, ha, dị , dgz.
2. Naanị ụdaume na myiriụdaume n’okwu maọbụ
n’ahịrịokwu na-ebu akara ụdaolu.
Ọmụmaatụ : osisi, mma, dgz. (Only vowels and
semi-vowels carry signs)
3. Họmụọ okwu ahụ tupu itinye akara .( Hum the
word before you put the sign )
4. Ụdaetiti anaghị ebido okwu.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
OKWU NDỊ NWERE ỤDAELU (/ ) HIGH TONE
ísí ------- Head
óké ____ Male
ọkwá ____ Mortar
ákwá ___ Cry
áká ___ Hand
óché ___ Chair
íré ___ Tongue

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


OKWU NWERE ỤDAALA ( \ )

òkè ____ Share


òkwà ___ Patridge
àkwà ___ Bed
ìsì ___ Blindness
àlà ___ Land
àkpà ___ Bag
èkètè ___ Basket

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
Ihe omume
Tinye akara ụdaolu n’okwu ndị a;
i. akwa ------- cry
ii. isi ------- head
iii. oche ------- chair
Tinye akara ụdaala n’okwu ndị a;
iv. oku -------- call
v. Ite -------- pot

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Chrisland
ONLINE
Digital Class
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
WEEK 5: Ikowasi ufodu Picture here

eserese sitere n’Igbo for


Learners BK 2 pgs 9-14
Topi Educator

c
IGBO
SUBJEC
8
CLAS
Week 5 Term 3, 2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Class :Yr 8… Term:3: 5…
Subject :…igbo………… Topic :Ikowasi ufodu eserese sitere n’Igbo for Learners 2
2021
Sub Topic : Guiding learning Answers to the Guiding Questions
Questions
Gịnị ka Emeka
u
g
Emeka na-agba bọọlụ.
na-eme? b
Picture/Video or o
Diagram to introduce a al
sub point a

Sub Topic : Guiding learning Answers to the Guiding Questions

Obinna na-agba igwe.


Questions

Gịnị ka
Picture/Video or Obinna na-
Diagram to introduce a eme ebe a?
sub point
Caption

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ikowasi ufodu eserese sitere n’Igbo for Learners BK 2

AKA ỊNYỊNYA MFEOYI

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


NJỤOYI OKPU ỌNỤ

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ụlọ nkwụaba ụgbọelu

Iko Ezi

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Emeka Igwe Egbe

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Elekere unere nkịta

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Iji eserese ụfọdụ ndi a mebe ahiriokwu.
1. Emeka na-agba bọọlụ.
2. Nkem na-agba igwe.
3. Nna m nwere ịnyịnya.
4. Unere nne m achaala.
5. Anyị nwere nkịta.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ihe Omume n’ụlọ
Jiri okwu ndị a mee ahịrịokwu
1. Aka
2. oche
3. iko
4. okpu
5. njụoyi

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Chrisland
ONLINE
Digital Class
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
WEEK 6: Picture here

Imeju Ahirimfe.
Topi Educator

c
IGBO
SUBJEC
8
CLAS
Week 6 Term 3, 2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Imeju Ahịrịokwu mfe.
Ahịrịmfe bụ ahịrịokwu nwere naani otu ngwaa n’ime ya.
E nwere ụdị ahịrịmfe abụo;
i. AHịRịNKWE (affirmative sentence)
II. AHịRịNJỤ ( negative sentence)
NJIRIMARA AHịRịMFE NKWE NA NJỤ (characteristics of negative and
positive sentences)
Ahịrịnkwe na-enwe nsoanazụ –re, rụ, ri,ra dgz(it ends with those suffixes
for past tense and -na, -ga for present tense) eg . Obi bịara taa , Ada na-
eri nri.
Ahịrịnjụ na-enwe GHỊ ( verbs in negative sentence ends with ghi) eg
Obi abịaghị taa, Ada anaghị eri nri.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


AHỊRỊNKWE(POSITIVE SENTENCE) / AHỊRỊNJỤ(NEGATIVE SENTENCE)

Adaobi bịara ebe a taa. ---Adaobi came here today.


Adaobi abịaghị ebe a taa. ---- Adaobi did not come here

today .
Okeke na-eri nri. ----Okeke is eating.
Okeke anaghị eri-nri. ----Okeke is not eating.

Uche zuru ohi. ----Uche stole.


Uche ezughị ohi. ---- Uche did not steal.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ugonna na-abịa. ---Ugonna is coming.
Ugonna anaghị abịa --Ugonna is not coming.

Obi bụ nwanne m --Obi is my sibling.


Obi abụghị nwanne m --Obi is not my brother

O so ha rụọ orụ.--He worked with them.


O soghị ha rụọ ọrụ---He did not work with them.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Imeju ahịrịmfe
1: Mma (good/ beautiful): Nne m mara –--(mma)
My mother is beautiful.
2: Ogologo (tall): Ofure toro-----( ogologo)
Ofure is tall.
3: Ụlọakwụkwọ (school): Aha ụlọakwụkwọ m bụ--------
( chrisland).
The name of my school is chrisland.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IMEJU AHỊRỊOKWU MFE
1. Ada na- eghe------ ( akara).
2. Ọ na – esi ------------ ( nri).
3. Onye nkuzi na-ede -------- ( ihe).
4. Emeka na- agba --------- ( bọọlu / ọsọ/egwu.
5. Bịa ---------- nri. (rie)
6. Ifeoma --------- nri n’ụtụtụ. ( riri)
7. Emmanuel na --------- akwa ( asa/ ede/agbasa).
8. Ha na-asa --------- (efere / akwa / ahụ. )

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
IJI NNỌCHIAHA AJỤ MA NA-AZA AJỤJỤ
1. AJỤJỤ : Ị ga-eje ahịa?
Ọsịsa: Ee! aga m eje ahịa.
2. AJỤJỤ : o ga-abia echi?
Ọsịsa: Ee! O ga-abịa echi.
3. AJỤJỤ : Ị na – abịa?
osịsa: Ana m abịa .

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


------ jere chute mmiri.

Nnọchiaha: HA

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


AHỊRỊMFE

IGBO ----- BEKEE


a. Ha bịara. ----- They came
b. Onye tara azụ?---- Who ate the fish?
c. Ngozi na-eje ahịa.--- Ngozi is going to market.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IHE OMUME
Mejuo ahịrịokwu ndị a:
akwọbi,mma,agba, rie,mmiri,akara.
1. Ngozi na aṅụ ---------
2. Nne m mara --------
3. Bịa -------- nri.
4. Ada na-eghe --------
5. Ụgbọala na- -------- n’ụzọ.
6. Nweke na- -------- osisi.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IHE OMUME ỤLỌ (ASSIGNMENT)
a. Jiri ngwaa ndị a mee ahịrịokwu mfe n’otu n’otu:
Agba, Siri, Ṅuo, Akụzi, Eje
b. Tụgharịa okwu ndị a n’Igbo;( Translate into
lgbo )
Chair----
School----
Pen-----
Teacher -----
Book ----
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
Ndiichie, arusi,dgz.

Chrisland
ONLINE
Digital Class Keep Safe . Keep Healthy.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
Ndiichie, arusi,dgz.

Chrisland
ONLINE
Digital Class Keep Safe . Keep Healthy.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
WEEK 8: IHE NDỊ A NA –AHỤ Picture here

N’USEKWU
Topi Educator

c
IGBO
SUBJEC
8
CLAS
Week 8 Term 3, 2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Topic : IHE NDI A NA-AHU NÚSEKWU.
Guiding Learning Answers to Guiding
Questions Learning Question.

Q1. Ebee A1. A na-ahụ


ka a na- ha
ahụ ihe ndị Place Picture/Diagram n’usekwu
.
a? Video here
Q2. Gịnị A2. Ha bụ:
bụ aha ha? i. Ite
ii. efere

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


USEKWU

GỊNỊ BỤ USEKWU NA BEKEE?

USEKWU PỤTARA KITCHEN.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


USEKWU BỤ EBE A RỤPỤTARA MAKA ISI NRI

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ndụdụ Iko Njụoyi

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Osite ụtara Ofe

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Okporoko Bokeeti

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IHE NDỊ A NA-AHỤ N’USEKWU
I te ------------ Pot

Efere ---------- Plate

Ngaji ----------- Spoon

Ndụdụ ---------- Fork

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Njụoyi ------------ refrigerator

Iko ------------ Cup

Osite ------------ Gas cooker , Stove

ụtara -------------- Swallow

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ofe ---------------- Soup

Okporoko --------- Stockfish

Bokeeti ----------- bucket

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


NNWALE KLASI
1. Gịnị bụ usekwu na bekee?

2. Kedu ihe ise ana-ahụ n’usekwu?

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ihe omume n’ụlọ
Gịnị ka e ji ihe ndị a eme ?
oche
ite
mma
iko
efere.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


WEEK 8B: Picture here

NJỤAJỤJỤ ( Interrogative )
Topi Educator

c
IGBO
SUBJEC
8 Week 8b Term 3, 2023
Week, Term &
CLASS
T Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


NJỤAJỤJỤ
Nke a bụ okwu ndị na-ajụ ajụjụ n’asụsụ Igbo. A na-
ahụkwa okwu ndị a dị ka ahịrịotumkpụrụokwu.
okwu ndị bụ njụajụjụ :
Onye ?
Ebee?
Gịnị?
Olee?
Kedu?

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


OLEE ihe ụmụaka a na-eme? Ha na-azụ nchọ.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ihe omume
Were njụajụjụ ndị a mebe ahịrịokwu ;
Kedu?
Onye ?
Ebee ?
Ole ?

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


IHE OMUME N’ỤLỌ

Depụta njụajụjụ ise ma were ha mee ahịrịokwu.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
• 1. Depụta ihe njụajụjụ ndị a pụtara n’Igbo.
i. Gịnị? -----------
ii. Olee? ----------
iii. Ebee? ----------
iv. Kedu? ----------

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ndiichie, arusi,dgz.

Chrisland
ONLINE
Digital Class Keep Safe . Keep Healthy.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.
WEEK 9: MMEGHARI IHE E Picture here

MERE NA TAAM
Topi Educator

c Week 9 Term 3,
IGBO
SUBJEC
8
CLAS
2023
Week, Term &
T S Year

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


MKPARỊTAỤKA
Ocheeze: Ugomma mmadụ anaghị ahụzị gị anya.
Ugomma: Ewoo! Nwunye di m.
Ocheeze: Ahụ adịkwa gị?
Ugomma: Ahụ dị m oo.
Ocheeze: Nke a Ị na-ekwu otu a, ọ dịkwa mma?
Ugomma: Nwaanyị ibe m, ọ bụ otu ụbọchị si dị.
Ocheeze: Ụbọchị ọ dị otu ole?
Ugomma: Di m ekweghị na mmadụ ga-ezu ike n’ọrụ.
Ocheeze: Ị sị na Chidozie di gỊ mere gịnỊ?
Ugomma: Di m bidoro ọrụ ugbo ọgbaraọhụrụ a na-ewu ugbu a.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ocheeze: Ọrụ ugbo ọgbaraọhụrụ kwa?
Ugomma: E- e, ọrụ ugbo gụnyere ọtụtụ ihe.
Ocheeze: Ọtụtụ ihe kwa, dị ka gịnỊ na gịnỊ?
Ugomma: Ịzụ ọkụkọ, ịzụ azụ, ịkpa anụ ụlọ dị ka ewu,
atụrụ, nkịta na ezi.
Ocheeze: Biko, ihe niile a ka di gị na-eme?
Ugomma: E – e, ma ịkụ mkpụrụosisi na-eme n’ọnwa isii
Ocheeze: Mkpụrụosisi na-eme n’ọnwa ole?
Ugomma: Ọnwa isii.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ocheeze: Kedụ ụdị mkpụrụosisi na-akpa ike a?
Ugomma: Oroma, pọọpọ, akị oyibo, ube, mangoro
ube oyibo, ogede na unere.
Ocheeze: Nke a bụ na agụụ alala n’ezinaụlọ gị.
Ugomma: Mana ọrụ dị na ya karịrị akarị.
Ocheeze: Ichefuola na ndị Igbo sịrị na aka aja aja
na-ebute ọnụ mmanụ mmanụ.
Ugomma: Nne m ihe I kwuru bụ eziokwu.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ocheeze: Di m ga-abịa hụ di gị maka ọrụ ugbo a.
Ugomma: O o, aga m agwa ya ka o nyere Nnadị di
gị aka n’ọrụ a.
Ocheeze: I meela, Chukwu gọzie gị.
Ugomma: Gọziekwa gị nwunye di m.
AJUJU

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


OKWU NDỊ TARA AKPỤ N’IHE ỌGỤGỤ
lgbo ----- Bekee
lzu ike ---- To have rest
Ọgbaraọhụrụ---- New trend of farming
Mkpụrụosisi ---- Fruits
Karịrị akarị ---- -Much
lchefuola ------- Have you forgotten
Di ------ Husband

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


MKPARỊTAỤKA

Ocheeze na Ugomma bu nwunyeedi. Aha di Ocheeze bu


Nnadi ,ebe aha di Ugomma bu Chidozie. O teela Ocheeze
huru enyi anya bu Ugomma. Ocheeze juru Ugomma ihe mere
ya ahubeghi ya anya kamgbe.Ugomma siri na o bu oru ogbara
huru di ya bidoro dika: Ịzụ ọkụkọ, ịzụ azụ, ịkpa anụ ụlọ dịka
ewu, atụrụ, nkịta na ezi.
Ihe nke a putara bu na aguu alaala n’ezinaulo gi.Ugomma kwuru
na ‘’aka aja aja na-ebute onu mmanu mmanu.’’
Di m na-akowa mkpuruosisi na-ami n’onwa isii dika : Oroma,
pọọpọ, akị oyibo, ube, mangoro ube oyibo, ogede na unere.
Di m ga-abia hu di gi maka oru ugbu a. Chukwu gozie gi.

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


OKWU NDI TARA AKPU N’IHE OGUGU

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


OKWU NDI TARA AKPU N’IHE OGUGU
lgbo ----- Bekee
lzu ike ---- To have rest
Ogbaraohuru---- Modern farming
Mkuruosisi ---- Fruits
Kariri akari ---- -Much
lchefuola ------- Have you forgotten
Di ------ Husband

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
1. Mmadụ ole kparịtara ụka a? A. Abụọ B. Atọ C. Anọ
D. Ise E. Isii
2. Gịnị bụ mmekọrịta dị n’etiti mmadụ ndị a? Ha bụ -----
A. Enyi B. Nwanne C. Nwanna D. Nwunyeedi E. Nwunye
nna
3. Onye di ya ekweghị ka o zuo ike n’ọrụ bụ ----------
A. Adanna B. Adaugo C. Ocheeze D. Ugomma
E. Ugonna

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
4. Kedụ aha di Ocheeze? A. Chidozie B. Emeka C. Nnadị
D. Onyeka E. Tagboo
5. Ụdị ọrụ ndị a na-akpa maka ya bụ ọrụ -----
A. Nkụzi B. Oyigbo C. ugbo ọgbara ọhụrụ D. Ụka E. ụzọ
6. Anụ ụlọ Ugomma ha na-akpa gụnyere ndị a ma e wepụ ---
A. Atụrụ B. Ehi C. Ewu D. Ezi E. nkịta

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
7. Mkpụrụosisi a na-ekwu maka ya na-eme n’ọnwa olee?
A. Anọ B. Ise C. Isii D. Asaa E. Asatọ
8. Aha di Ugomma bụ --- A. Chidozie B. Emeka C..Nnadị
D. Onyeka E. Tagbo
9. Mkpụrụosisi ole ka Ugomma na di ya na-akụ?
A. Anọ B. Ise C. Isii D. Asaa E. asatọ

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
10. Mejuo ilu a; Aka aja aja na-ebute ọnụ
A. Abacha abacha
B. Ede ede
C. Ji ji
D. mmanụ mmanụ
E. ọchị ọchị

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


11.
LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
Ile ọmụgwọ bụ ------------------ ndị Igbo. a . akaọrụ b. nkwenye c .nka d. asụsụ e .agụmagụ

12. ‘’Ihe dị otu ‘’ ka a na-akpọ ------ a. Ụbara b. ọtụtụ c.Mkpọolu d. naanị e . o nweghị

13. Ụbara nwa bụ---- a. Nne b. ụmụ c. ndị d. Onye e. Nwanne

14. ------------ bụ mkpọolu “ndị a”. A. Nke a B. Onye C. abụọ D. ụmụ E. Inyom

15 Ụbara onye ara bụ ----------- A. Ndị ara B. ụmụ ara C. ọtụtụ onye ara D. ụbara ara E. ọtụtụ ara

16 O bughi mkpọolu ọ bụru ---------- A. ndị B. ụmụ C. ọtụtụ D. Otu E. Ụbara

17 Olee nke na-abụghị ụdị edemede na ndị a? A. Edemede nkọwa B. Edemede akụkọ C. Edemede mgbagha

D. Edemede nkwọmị Edemede ugbua

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
19 Ụdị leta ole ka e nwere? A. Ise B. anọ C. atọ D. abụọ E.otu
20. Adreesị leta na-anọ -----A. N’aka nri B. N’aka ekpe C. Na mbido D. N’etiti E. Na
mmechi
21 Okwu mmechi na-anọ na mgbada ---------- A. N’aka nri B. N’aka ekpe C. N’etiti D.
Na mbido E. N’ime
22. N’edemede leta, ekele na-adị ----------- A. N’etiti B. Na mmechi C.. N’aka nri D. Na
ngwụcha E. N’aka ekpe
23 Dee aha lgbo ihe ndi a: umbrella, cap, bag, banana

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
Mejuo ahiriokwu ndi a:
1. Nne m na- ---------- nri A. Aza B. Ete C. Ede D. Esi E.atụ

2. Anyị --------- akwụkwọ. A. Siri B. Lere C. gụrụ D. Kwuru E. Eriri

3. Ada na- ------ efere. A.. Aasa B. Eri C. ahụ D esi ele

4 Eze toro ---------------. A. Ogologo B. Mma C. Ọcha D. Ọma E. Ezigbo

5. Nwanne ya ----- nwoke. A. dị B. Na C. Ka D. Ga E. bụ

6. Akara ụdaolu ole ka e nwere n’asụsụ Igbo? A. abụọ B. atọ C. anọ D. Ise E. isii

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


LEARNING FOLLOW UP ASSIGNMENT
7. Mejuo ilu a;
Aka aja aja na-ebute ọnụ
A. Abacha abacha
B. Ede ede
C. Ji ji
D. mmanụ mmanụ
E. ọchị ọchị

LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.


Ndiichie, arusi,dgz.

Chrisland
ONLINE
Digital Class Keep Safe . Keep Healthy.
LISTEN. PRACTICE.UNDERSTAND then WRITE DOWN THE KEY POINTS.

You might also like